VP Shettima rụnyere ụlọ ọrụ Gọvanọ ọhụrụ Borno
Osote onye isi ala Sinetọ Kashim Shettima enyela ụlọ ọrụ Gọvanọ ewuru ọhụrụ nke Gọvanọ Borno steeti bụ Ọkammụta Babagana Zulum wetara dịka akụkụ nke mbọ na-aga n'ihu iji kwalite akụrụngwa ọchịchị na steeti ahụ.
Ọrụ a bụ akụkụ nke atụmatụ…