Ụlọikpe enyela ikike ka a nwuchie Onyeisi otu ngalaba PDP bụ Turaki
Ọkaikpe Peter Kekemeke nke Ụlọikpe Ukwu nke Isi Obodo enyela ikike ka a nwuchie Onyeisi otu ngalaba pati PDP bụ Tanimu Turaki.
Ọkaikpe a wepụtara akwụkwọ ikike ahụ mgbe Turaki jụrụ ịbia n’ụlọikpe ka a gụọrọ ya ebubo ya.…