Ụlọakụ etiti anapụla ụfọdụ ụlọakụ ikike ịrụ ọrụ
Ụlọakụ etiti Naịjirịa bụ Central Bank anapụla ụfọdụ ụlọakụ dị na Naịjirịa ikike ịrụ ọrụ dịka ebe nchekwa ego ndị mmadụ.
Nke a dị n’akwụkwọ ozi CBN wepụtara n’ọbaozi websaịt ha n’ụbọchị Tuzde abali iri abuo na ato nke onwa Mee, 2023 bụ…