Aga einwete ikpe ziri ezi maka ọnwụ Osinachi Nwachukwu. 
Minista na-ahụ maka ụmụnwaanyị na Naịjirịa bụ Dame Pauline Tallen ṅụrụ iyi a n'akwụkwọ ozi o wepụtara na Mọnde.
Ọ sị na akụkọ ọnwụ Osinachi kaara ịgafe etu ahụ ma ọ bụghị na kepu kepu banyere mmekpahụ site n'aka di ya bịara pụtara ihe.
!-->!-->!-->!-->…