Akụkọ na ewuewu Sweden agụnyela mmekọrịta dịka asọmpi egwuregwu n’ezie? Lee ihe anyị ma CHIDI IGWE Jun 9, 2023 0 Gọọmentị mba Sweden ekwuola na o nweghị mgbe ha binyere maọbụ nwee mkpebi ime mmekọrịta nwoke na nwaanyị asọmpi egwuregwu na mba ahụ. Akụkọ fegharịrị ma wuo na nsonso a na-ekwu nac Sweden abụrụla mba mbụ na-eme mmekọrịta nwoke na nwaanyị…
Mba ụwa Turkey, Sweden na Finland nwere mkparịta ụka maka NATO. Chigo Mar 10, 2023 0 Turkey, Sweden na Finland nwere mkparịta ụka maka NATO.