Ụlọikpe kagburu ntuliaka imeụlọ ndi APC niile na Rivers steeti
Ụlọikpe ukwu nke Goomenti etiti nọ ọdụ na Port Harcourt, Rivers State, n'ụbọchị Tuzdee kagburu ntuliaka imeụlọ niile ndị otu All Progressive Congress mere na steeti ahụ maka ịwepụ ụfọdụ ndị otu pati ahụ n'ụzọ iwu na-akwadoghị dịka ndị…