Ụlọ Ọrụ Na-ahụ Maka Ọkụ Binyere Aka Na Nkwekọrịta
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ọkụ eletrik n'ime obodo, Rural Electrification Agency( REA), na-ekwu na ha ebinyela aka na nkwekọrịta nke dị narị abụọ iri isii na asaa nke ọnụ ego ya ruru ihe dị ka nde narị dollar atọ iri itoolu na ise, iji nye ọkụ…