Naijiria na-ejikọta nlekọta Haemophilia n’ime ọrụ ahụike
Gọọmenti etiti Naịjirịa ekwupụtala atụmatụ ijikọ ọbara ọgbụgba na ọrịa ọbara ndị ọzọ eketara n'ọrụ ahụike nne na ụmụaka na ọkwa ahụike praịmarị na nke sekọndrị na mba niile.
Mịnịsta na-ahụ maka ahụike na ọdịmma ọha, Muhammad Ali Pate,…