E kwuola aha nwoke ahụ ndị ọrụ ICE gbagburu na Minneapolis mba Amerịka
E kwuola aha nwoke ahụ ndị ọrụ nchekwa gbagburu na Minneapolis mba Amerịka
Akụkọ kwuru na nwoke ahụ ndị ọrụ ICE gbagburu na Minneapolis mba Amerịka bụ Alex Pretti gbara afọ 37. Nnyocha e mere chọpụtara na nwaamdị ahụ bụ nwaafọ mba…