Onyeisiala Tinubu Emeela Mpụta Izizi N’ụlọ Ọrụ.
Onye isi ala Bola Tinubu ebidola ọrụ dị ka onye ndu Naijiria.
Ọ pụtara na mbụ ya n'ụlọ ọrụ na Tuzdee mgbe elekere na-akụ 13:31 GMT.
Nke a na-esote ịṅụ iyi ọrụ ya dị ka onye isi ala nke Repọblik nke Naijiria n'ụbọchị Mọnde abalị iri…