Otu pati Peoples Democratic Party, PDP, Ogun State, ebola ndị otu iwe iwe bụ ndị chere na a ghọgburu n'oge primari ikpeazụ e mere na steeti ahụ ka ha chọọ usoro ikpe.
Otu National Working Committee (NWC) nke PDP kwuru nke a n'ọgbakọ!-->!-->!-->!-->!-->…
Onyejibuokwa dika osote onyeisiala bu, Atiku Abubakar enwetala ikikere e Presidential ticket na olu bekee nke otu Peoples Democratic Party (PDP)maka ntuliaka nke afo 2023.
Atiku nwetara voyu onu ogugu ya di 371,iji merie mmadu isii ndi!-->!-->!-->…
Gọvanọ Seyi Makinde apụtala n'ọkwa ọkwa gọvanọ nke People's Democratic Party (PDP) na steeti Oyo.
Na primari nke e mere n'ọgbọ egwuregwu Lekan Salami, Adamasingba, Ibadan, isi obodo steeti ahụ, Makinde nwetara vootu ruru otu puku na!-->!-->!-->!-->!-->…
Pati People Democratic Party (PDP) ga-eme ntuliaka ime ụlọ ịhọpụta ndị ga-eji ọkọlọtọ ha azọ ọkwa Gọvanọ na steetị dị iche iche na Wenezde abali iri abụọ na ise Mee afọ 2022.
Ụfọdụ ndị a ma ama na pati ahụ chọburu ịzọ ọkwa Gọvanọ pụtara!-->!-->!-->…
Otu onye so azọ ọkwa onyeisiala n’otu People’s Democratic Party PDP ma jiburu ọkwa dika gọvanọ nke steeti Anambra state mpaghara south-east nke Naijiria bụ, Mazi Peter Obi ahapula otu ndọrọndọrọ PDP ma sikwa nay a agaghizi eso aso!-->…
Rasheed Elegbeleye,ji ọkwa dika onye Minority Leader nke ulo omiwu Ondo House of Assembly adala ntuliaka imeụlọ nke otu pati Peoples Democratic Party(PDP).
Elegbeleye, bụ onye juru ibanye otu pati All Progressives Congress(APC)!-->!-->!-->…