Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

orji

I kwesịrị ịma maka Zack Orji

Zack Orji bụ onye ejije Nollywood a ma ama bụ onye ọtụtụ kpụ n'ọnụ ugbua na soshal midia. Orji ekwuola na ya anaghị ebi ndụ nke ya na soshal midia. O kwuru n’igwe nzirikọta ozi soshal midia na-anapụ ndị mmadụ oge ha kwesịrị iji mee ihe…