Etu ntuliaka ịhọpụta onye ga-efe ọkọlọtọ APC n’ọkwa Onyeisiala si aga
Taa ka a ga-ama dike ga-efe ọkọlọtọ pati All Progressive Congress (APC) iji zọọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa n'afọ 2023
Nke a na-abịa dịka ndị pati a gbakọtarala n'Eagle Square dị n'Abuja ime ntuliaka ime ụlọ a ga-eji họpụta onye ahụ.
!-->!-->!-->!-->!-->…