Ihe ise dị n’ime ‘Manifesto’ ndị Labour Pati ji azọ ọkwa Onyeisiala na 2023
Aka chịburu Anambra steeti ma bụrụkwa onye na-azọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa n'otu 'Labour Party' bụ Peter Obi ewepụtela akwụkwọ ihe o bu n'obi ime ma o merie ya bụ ọkwa ọ na-azọ.
Nke a na-abịa dịka ọtụtụ katọrọla ndị Labour Party maka na…