Ọ bụ iwu onyeisiala isi na mpaghara Naịjirịa dị icheiche họpụta ndị isi ọrụ nchekwa?
Dịka onyeisiala Bola Ahmed Tinubu họpụtara ndị isi ọhụrụ maka ngalaba ọrụ nchekwa Naịjirịa dị icheiche, nrụrịtaụka na-aga n'ihu ugbua na soshal midia dịka ndị mmadụ ji ndị ọhụrụ a ahọpụtara na-atụnyere ndị nke Muhammadu Buhari họpụtara oge…