Nasarawa APC chọrọ ka ndi isi otua nye aka gbanwe onye ga azọrọ ha okwa ochichi
Ndị otu ndọrọndọrọ ọchịchị steeti Nasarawa akpọkuola onye isi oche otu pati ahụ bụ Sen. Abdullahi Adamu ka o leba anya na ndochi n'ụzọ iwu na-akwadoghị bụ ndị siri na ntuli aka imulo emere nso nso a.…