Anyị ka na-eche ụgbọala bọọsụ ga-ebupụ anyị, enweghi onye anyị hụrụla – Nwa akwụkwọ Naijirịa na…
Otu nwata akwụkwọ Naijirịa bi na Sudanma na-agụ akwụkwọ na mahadum Nahda College onye na-achọghị ka a kpọọ aha ya gwara ndi ntaakuko n’ehihe Tuzde a na ha natara ozi n’aka gọọmentị Naijirịa ka ha gbakọta n’otu ebe bụ ebe a sị ụgbọala bọọsụ…