Minista na-ahụ maka ọkụ latrik arịọla ndị Naịjirịa mgbaghara, kwee nkwa ịkwalite ikike ọkụ
Gọọmenti Naịjirịa arịọla ndị Naịjirịa mgbaghara maka ụkọ ọkụ latrik, ma kwee nkwa na a ga-akwalite ya n’ime ụbọchị ndị na-abịa abịa gburugburu Naịjirịa.
Minista na-ahụ maka ikike ọkụ na Naịjirịa bụ Adebayo Adelabu kwere nkwa a…