Gọọmenti Naijiria ga-enye ime obodo mmiri dị mma.
Gọọmenti Naịjirịa ekwupụtala mkpebi ya n'inye ndị Naijiria mmiri dị ọcha na nke dị mma karịsịa nye ndị bi n'ime ime obodo.
Mịnịsta na-ahụ maka akụ na mmiri, Suleiman Adamu kwuru nke a mgbe ya na ndị nta akụkọ na-akpakọrịta na Abuja, isi!-->!-->!-->…