Ụwa anyị bi n’ime ya ugbua adịghị etu ọ dịbụ na mgbe gboo. N’oge gara aga, ndị mmadụ na-eji ụkwụ agagharị, na-aga ahịa, ọrụ ugbo, achụ nta, nakwa na-eme njem.
Ụwa ọgbara ọhụrụ a bụ nke na-akwado oke ịnọdụ ala, ma mmadụ a chọrọ ya ma ọ…
Akụkọ na-ekwu na-atọrọla ọtụtụ mmadụ na-eme njem ebe egburu otu onye n'ụgbọ oloko si Abuja aga Kaduna na mgbede Monde.
Anya hụrụnụ na-ekwu na ya bụ ụgbọ oloko si n'okporo ya fepụ mgbe ihe ana amaghị gbawara na ya bụ ụgbọ oloko.
Akụkọ!-->!-->!-->!-->!-->…