Popu Leo XIV ga-aka ụka ‘Mass’ n’Angola dịka njem ya n’Afrịka na-aga…
Onyeisi ụka Katọlik n'ụwa niile bụ Popu Leo XIV ga-aka ụka 'mass' dị nsọ n'obodo Kilamba nke mba Angola n'ụbọchị Sọnde 19 Eprel 2026 dịka njem mbụ ya n'Afrịka na-aga n'ihu.
Dịka ụlọmgbasa ozi 'Vatican News' si kwuo, Popu Leo…