Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

KADUNA

Onyeisiala Buhari katọrọ mwakpo a na-eme na Kaduna.

Onyeisiala Muhammadu Buhari akatọọla mwakpo ndị na-eyi ọha egwu wakporo ebe anọ dị n'okpuru ọchịchị Kaura dị na Kaduna steeti bụ nke egburu ndị agha abụọ na ndị ọzọ. Ọ kpọrọ ya “omume ime ihe ike nke na-enweghị uche” nke na-enweghị