INEC ahọpụtakwala Mahmuda Isah ka ọ bụrụ onye na-ahụ maka ntuliaka obodo
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC) ahọpụtala Dọkịnta Mahmuda Isah ka ọ bụrụ onye na-ahụ maka ntuliaka na ụlọ ọrụ INEC dị n'Abuja maka oge nke abụọ na nke ikpeazụ.…