Naịjirịa akwụsịla njem ịga Ala Nsọ n’ihi esemokwu Middle East
Ndị ọchịchị Naịjirịa akwụsịla njem niile na-aga Izrel na West Bank ozugbo, n'ihi nsogbu nchekwa maka esemokwu na-akawanye njọ na mpaghara Middle East.
Ọ bụ otu na-ahụ maka ịhazi njem Ndị Kraịst nke Naịjirịa bụ Nigerian Christian…