Ụlọọrụ mmanụ gaasị ekwesịghị ịnọ nso ebe obibi – Gọvanọ Bassey Otu
Gọvanọ Krọs Riva Steeti bụ Bassey Otu ekwuola na ụlọọrụ mmanụ gaasị ekwesịghị ịnọ nso ebe ndị mmadụ bi ma kwuo na ọchịchị ya ga-eme ihe gbasara ya.
Otu kwuru nke a dịka ọ gara njem nleta n'obodo Edibe Edibe dị n’okpuru ọchịchị…