Ngụkọ mpụtara ntuliaka n’Enugwu Steeti ga-amalite ọzọ n’elekere ise
Inec ekwuola na ngụkọ mpụtara ntuliaka ọkwa gọvanọ n'Enugwu steeti ga-amalite ọzọ n'elekere ise nke mgbede taa bụ Wenezde,abali iri abuo na abuo nke onwa Maachị, 2023.
Ọnụ na-ekwuru Inec n'Enugwu bụ Victor Okafor gwara ndi ntaakuko nke a…