E liela ozu ndia ọkụ gbagburu n’Egbema
E liela ozu mmadụ otu narị na iri (110) ọkụ gbagburu n'ebe a na-esi mmanụ agbịdị n'ụzọ iwu akwadoghi n'Egbema, Imo Steeti, n'ụbọchị Fraịde ruo Satọde, 23 nke ọnwa Epreelụ 2022.
Dịka e lichara ha, gọọmentị ejirila kemịkal gbaa!-->!-->!-->…