Pete Edochie: Ana m emefu N40,000 kwa ụbọchị n’ọkụ latrik
Onye na-eme ejije Nollywood a ma ama bụ Pete Edochie akwaala arịrị maka ihe ọ na-eri ya inweta ọkụ dịka nsogbu ọkụ latrik kawanyere njọ na nsonso a.
Na mkparịtaụka ya na ụlọmgbasaozi AIT nwere na nsonso a, Edochie kwara arịrị sị,…