Enweghị Atụmatụ Maka Agha Na Niger Republic
Ndị ụlọ omebe iwu Naịjirịa kwuru na ha enwetabeghị ozi ọ bụla site n'aka Onyeisiala Bola Tinubu maka ibuso mba Niger Republic agha n'ihi nkwatu ọchịchị na mba ahụ nke gbara Naijiria agbata obi.
Onye isi oche nke Senate Godswill Akpabio…