Trump kwuru na ọ bụ oke egwu mere mba Ịran ji achọghị ka ha na Amerịka nwee mkparịtaụka
Onyeisiala Donald Trump na-achị Amerịka ekwuola na ndịisi mba Ịran na-atụ egwu ikwu na ha na mba Amerịka chọrọ inwe mkparịtaụka udo.
Nke a na-abịa dịka Ịran gọnarịrị na ha na Amerịka na-enwe mkparịtaụka dịka Trump kwuru na “ndị be…