Otu onye anwụọla ebe ndị ọzọ na-efu efu n’ọdọ ngwupụta mmanụ agbidi na Delta Steeti
Otu onye anwụọla ebe a na-achọ mmadụ atọ achọ mgbe ọdọ ebe a na-egwupụta mmanụ nke ụlọọrụ Seplat dara na Delta Steeti.
Nke a dị n’akwụkwọ ozi ụlọọrụ mmanụ agbidi a wepụtara nke kwuru na ọdachi a mere n’ụbọchị Tuzde abali iri na ise nke…