Ahịa amalitela ịzụ n’Onitsha Main Market’ n’ime otu izuụka e mechichara ya
Dịka otu izuụka Gọvanọ Chukwuma Soludo nke Anambra Steeti mechichara ahịa ukwu Onicha dị na steeti ahụ, a na-atụ anya na ahịa ga-amalite zụwa ọzọ.
Nke a mere onye ntaakụkọ jiri gaa n'ogbe ahịa ahụ na gburu gburu ya iji chọpụta "etu…