Ikpe Blord na VDM: Ọkaikpe ewezụgala onwe ya
Ọkaikpe nọ n'isi ikpe dị n'etiti ojiegoachụego bụ Linus Williams Ifijirika a ma ama dịka 'Blord' na Vincent Martins Otse a ma ama dịka VDM' ewezụgala onwe ya n'ikpe ahụ n'ụbọchị Monde.
Ọkaikpe ahụ aha ya bụ Rita Ofili-Ajumogobia…