Ụlọomeiwu sịnetị akwụsịtụla Sịnetọ Abdul Ningi ọrụ maka ịgbakwunye bọjeti
Akwụsịtụla Abdul Ningi ọrụ dịka onye omeiwuImage caption: Akwụsịtụla Abdul Ningi ọrụ dịka onye omeiwu
Ụlọomeiwu sịnetị Naịjirịa akwụsịla onye nnọchiteanya ndị Bauchi sentraal n'ụlọomeiwu ahụ bụ SInetọ Abdul Ningi ọrụ ruo ọnwa atọ.
Nke…