Achụm nta votu: Gọvanọ Okowa dọrọ aka ná ntị megide ime ike n’ịntanetị
Gọvanọ Delta na onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke Peoples Democratic Party (PDP) Ifeanyi Okowa adọọla aka na ntị megide ime ihe ike n'ịntanetị n'aha mkpọsa maka ntuli aka 2023.…