Take a fresh look at your lifestyle.

Onye na-azọ ọkwa onyeisiala na PDP bụ Atiku ahọpụtala ndị ọnụ na-ekwuchitere ya.

Gloria Thomas, Abuja dere ya na bekee.

0 258

Onye na-azọ ọkwa onyeisiala na PDP bụ Atiku ahọpụtala ndị ọnụ na-ekwuchitere mkpọsa.

Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke People’s Democratic Party (PDP), na onye bụbu osote onye isi ala Naijiria, Atiku Abubakar, ahọpụtala Senator Dino Melaye na Dr. Daniel Bwala ka ọ bụrụ ọnụ na-ekwuchitere ya maka onyeisiala na-abịa.

Paul Ibe, Onye ndụmọdụ mgbasa ozi Atiku kwuru nke a na nkwupụta mgbasa ozi, na-ekwu na, nhọpụta  mmadu abụọ ahụ na-amalite ozugbo.

Dino Malaye bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị na onye otu Senate , bụ onye nọchitere anya Kogi West Senatorial district. O si Ayetoro Gbede na okpuru ọchịchị Ijumu nke Kogi steeti

Daniel Bwala, onye siri na APC pụọ, bụ onye na-ahụ maka iwu, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nyocha ihe gbasara ọha. O si Adamawa steeti.

Leave A Reply

Your email address will not be published.