Gọọmenti Naịjirịa akwụghị ụgwọ maka mgbapụta ụmụakwụkwọ St Mary’s Catholic School dị na Naịja steeti…
Gọọmenti Naịjirịa akatọla akụkọ na-efegharị na mpaghara mba ahụ nke kwuru na Gọọmenti Etiti kwụrụ nnukwu ụgwọ n'aka ndị omekome tupu ha atọhapụ ụmụakwụkwọ St Mary’s Catholic School dị na Naịja Steeti.
Minista na-ahụ maka mgbasaozi…