Osote onyeisiala Naijiria bụ, Ọkanmụta Yemi Osinbajo ekwuputala obi ụtọ ya nye ndi ala anyi dika ọgbakechara na ahụike ya.
Ọkanmụta Osinbajo mere ka amata nkea site nke obinyere aka n’akwụkwọ bụ nke odeputara na igwe Twitter handle…
Dịka Dkta Okon Akiba kọwara ya, 'domestic hazards' bụ "ihe ọbụla nwereike imerụ mmadụ ahụ n'ụlọ".
Lee ụfọdụ n'ime ha nakwa ihe ndị dọkịta ọkachamara n'ihe gbasara nchekwa gburugburu na ụlọọrụ nke Bekee kpọrọ 'Occupational and!-->!-->!-->…