Browsing Tag
ahuike
WAPA na-akwado maka ọgụ megide ibi ụmụ nwanyị ugwuu
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ọdịmma ụmụnwaanyị na nke na-ahụ maka ịda ogbenye na steeti Legọs (WAPA) ebola ndị nwoke niile bi na steeti ahụ iwu ka ha kwado ọgụ a na-alụ megide ibibi ụmụ nwanyị.
Oriakụ Oluyemi Kalesanwo, bụ onye odeakwụkwọ…
Otu na-akwa ụta mkpuchi ahụike ọha na-adịghị mma
Otu Association of Community Pharmacists na Nigeria (ACPN) kwara arịrị na ọnụ ọgụgụ mkpuchi mkpuchi ahụike ọha, na-ekwu na ọ gbadara site na ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ pasenti iri ruo pasenti 1.72 n'ime afọ asatọ gara aga.
Ebe ọ na-ekwu…
Anthrax: NCDC na-adọ aka na ntị megide iri anụ sitere n’anụmanụ na-arịa ọrịa
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka igbochi ọrịa na Naijiria, NCDC, adọla ndị Naijiria aka na ntị ka ha ghara iri anụ nke anụmanụ na-arịa ọrịa n'ihi na ha nwere ike ibu ọrịa anthrax.
Nke a bịara n'ụbọchị ndị ụlọ omebe iwu gwara ụlọ ọrụ gọọmentị etiti…
Ndị dọkịta OAUTH malitere abuba ọrụ ịdọ aka ná ntị izu abụọ
Otu Nigerian Association of Resident Doctors, Obafemi Awolowo University Teaching Hospital, Ile-Ife, Osun State Chapter, ewepụtala ọkwa maka ebumnuche ndị otu ha ibido ọrụ ịdọ aka ná ntị izu abụọ, malite n’abali iri na asato nke onwa Julaị.…
NGO na-eme njem ahụike na steeti Kaduna
Otu na-abụghị Gọọmenti (NGO), Second Chance Humanitarian Aid Foundation, enyela ndị na-erite uru nari abuo na iri ise ozi ahụike n'efu na Kaura LGA nke Kaduna steeti.
Ihe enyemaka ahụike, bụ emume kwa afọ maka ncheta onye bụbu osote…
Onye nwere ọrịa shuga o kwesịrị ịra ‘mango’?
I jiri ụkwụ gagharịa n'ogbe gị ugbua, ị ga-agụkọ mmadụ ole na ole na-ere mango n'ogbe maka na ugbua bụ oge ya bụ mkpụrụosisi si amịpụta aghara aghara.
Ọ rịakwara ahụ ịhụ onye ga-asị na ya bụ mkpụrụosisi anaghị amasị ya.
'Mango' bụ…
Etu ị ga-esi jikwaa ahụ ọkụ
Ọ dị mkpa ime ihe ngwangwa ma onye agadị nwee ọbụladị ntakịrị ahụ ọkụ.
Ọ bụrụ na mmadụ nwee ahụ ọkụ, ọ dị mkpa ka e jikwaa ya ngwangwa, ma ọ bụghị ya, mmiri dị mmadụ n'ahụ nwereike ịgbatu.
Ọ bụrụ na ahụ ọkụ na-anọte aka, ọ na-esiwanye…
Ndị dọkịta akwụsịla abụbụọrụ ha malitere kamgbe otu izuụka
Otu jikọtara ndị dọkịta na Naịjirịa akwụsịla abụbụọrụ ịdọ aka na ntị ha malitere ịgba kamgbe Wenesde abali iri na asaa nke onwa Mee, 2023.
Onyeisi ha bụ Emeka Orji gwara ndị ntaakụkọ na kagburu nke a ruo izuụka abụọ maka nkwekọrịta ha na…
Ihe ọbara mgbalielu nwere ike ibutere gị
Dika Maduka sịrị,"Otu n'ime ihe ọbara mgbalielu nwere ike ibute bụ ọnwụ ike nke a na-akpọ cardiac arrest."
"Ọ bụghị ndị iro si obodo na-ebute mmadụ ịdaa, nwụọ na-enweghị ihe na-emebu ya. O nwere ike ọ bụrụ akwara na-ekesa ọbara n'ahụ…