Browsing Category
Naijiria
Onyeisi Sineti Agbaara Ndị Naịjirịa Ume Ikpe Ekpere, Ịtụgharị Uche N’Oge Lent
Dịka ndị otu Kraịst ji taa bụ Ash Wednesday amalite emume Lent, Onyeisi Sineti nke Naijiria bụ Sinetọ Godswill Akpabio agbaara ndị otu Kraịst na Naịjirịa ume ka ha jiri oge ahụ dị ka oge ekpere na ntụgharị uche dị mma.
N'ozi onye ndụmọdụ…
Naịjirịa na Iran na-enyocha imekọrịta aka miri emi
Naịjirịa na Iran ekwupụtala ọzọ nkwenye ha ịkwalite mmekọrịta ha n'ọtụtụ ngalaba dị mkpa dịka akụrụngwa, ike, ọrụ ugbo, ahụike, agụmakwụkwọ, sayensị na teknụzụ.
Minista Steeti maka Mmekọrịta Ọzọ nke Naịjirịa, Bianca Odumegwu-Ojukwu,…
Ndị na-azụ ndịagha Amerịka, ngwaọrụ erutela Naịjirịa – Isi ụlọọrụ ndịagha Naịjirịa Ndị na-azụ…
Isi ụlọọrụ ndịagha Naịjirịa kwuru na ndịagha mba Amerịka dị otu narị na ngwaọrụ ha erutela Bauchi.
N’ozi o wepụtara n’ụbọchị Mọnde 16 Febụwarị 2026, ọnụ na-ekwuru ndịagha bụ Samaila Uba kwuru na e zitere ndịagha ahụ dabere na…
Aka akparala nwaanyị sụgburu di ya bụ onye ọrụ ‘Immigration’ n’Umuahia
Ndị uweojii Abia Steeti sị ha anwuchiela otu nwaanyị ji mma sụgbuo di ya bụ onye ọrụ ‘Immigration n’Umuahia maka ebubo ịgba n’ezi.
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii na steeti ahụ bụ Maureen Chinaka kwuru na nwaanyị na na ngalaba ndị…
Ndị Agha Egbochiela Mwakpo Ndị Iyi Ọha Egwu Na Mgbago Ugwu Naijiria.
Ndị agha nke Joint Task Force a kpọrọ Operation HADIN KAI egbochiela ọtụtụ mwakpo ndị iyi ọha egwu na Pulka nakwa Mandaragirau dị na Steeti Borno.
Dịka onye na-ekwuchitere ndị agha ahụ, Lt Col Sani Uba si kwuo, mwakpo ndị ahụ mere na…
Onyeisiala Tinubu Na-Eru Ụjụ Onye Bụbu Onyeisi ASUU.
Onyeisiala Bola Tinubu egosila mwute dị ukwuu maka ọnwụ nke ọkà mmụta akwụkwọ a ma ama na onye bụbu onye isi nke Academic Staff Union of Universities (ASUU), Ọkammụta Biodun Jeyifo.
Onyeisiala kọwara Jeyifo nwụrụ anwụ dị ka onye nwere…
Ndị Uwe Ojii Anapụtara Onye A Tọọrọ Na Steeti Gombe
Ndị Uwe Ojii nke Steeti Gombe ekwenyela na a zọpụtara otu nwoke dị afọ iri anọ na asatọ, mgbe a tọọrọ ya n'obodo Tingile, mpaghara Birin Fulani nke okpuru ọchịchị Nafada.
Ndị Uwe Ojii kwuru na nke a mere n'ihe dị ka elekere atọ nke ụtụtụ…
Ụgbọelu Arik Air si Legọs aga Pọtakọt enweela nsogbu injini
Ụgbọelu Arik Air si Legọs aga Pọtakọt gbalahụrụ ihe mberede dịka o nwere nsogbu injini ụbọchị Wenezde.
Nsogbu ahụ mere ka ya bụ ụgboelu gaa kwụsị na ntụmadị n'ọdọụgbọelu Bini taa.
Mana o nweghị onye merụrụ na ndapụta ahụ.…
Onye isi ala Tinubu kwere nkwa na Naijiria ga-emeri iyi ọha egwu, ndị ohi
Onye isi ala Bola Tinubu ekwupụtala na Naijiria ga-emeri iyi ọha egwu na ndị ohi, na-akọwa ihe egwu nchekwa dị ka "nke a na-anabataghị" na nke dịpụrụ adịpụ na ụkpụrụ isi obodo.
N'ịkpọsa imeghe ọgbakọ nke abụọ National Economic Council…
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu nabatara ndị nnọchiteanya US Africa Command (AFRICOM) n’AsoVilla
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu na Sọnde ụbọchị 9 Febụwarị nabatara ndị nnọchiteanya sitere na United States Africa Command (AFRICOM), nke onye ọchịagha General Dagvin Anderson, duziri gaa na State House, n'Abuja.
Onye enyemaka…