Browsing Category
Isiokwu
Peter Obi akatọọla etu e siri kpụrụ VeryDarkMan n’otu ụlọ akụ
Onye ji bu otu ndọrọndọrọ ọchịchị Lebọ patị zọọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa n’afọ 2023 bụ Peter Obi akatọọla etu e siri jide nwoke aha ya bụ Martin Vincent Otse a maama dịka VeryDarkMan (VDM).
Peter Obi bụ onye mere ka a mata nke a n’akara…
Ndị uweojii egbuola ndị ekperima atọ na Benue, nwụchie ọtụtụ ndị ntọ na Delta steeti
Ndị uweojii egbuola ndị ekperima atọ na Benue steeti mgbe ha na-eme nzukọ nzuzo ịwakpo ndị uweojii nọ na mpaghara Shitele na Ukum nke steeti ahụ.
Onye na-ekwuchitere ndị uweojii Naịjirịa bụ Muyiwa Adejobi kwuru na ndị ojiegbe ahụ na ndị…
Gọọmentị Naịjirịa ekwupụtala ụbọchị mbu Mee, 2025 ezumike ọha
Gọọmenti Naijiria ekwupụtala Tọzdee,abali mbu nke onwa Mee, 2025 ka ụbọchị ezumike ọha iji mee mmemme ụbọchị ndị ọrụ nke afọ a.
Mịnịsta na-ahụ maka ime obodo, Dr. Olubunmi Tunji-Ojo, bụ onye mere nkwupụta a n'aha Gọọmenti kwughachiri…
VON, Glo Telecoms adila njikere ezi mmekọ
Ụlọ ọrụ mgbasa ozi mpuga Naijiria bu Voice of Nigeria (VON), na Glo Telecommunications giant (GLO) ekwenyela na ha na-emekọ ihe ọnụ maka uto na-adigide nke otu abụọ ahụ.
Onye isi ụlọ ọrụ Voice of Nigeria Mallam Jibrin Baba Ndace na Head…
Ndị isi PDP akpọọla nzukọ gbatagbata n’Abuja
Ndị isi otu Peoples Democratic Party (PDP) amalitela nzukọ gbatagbata n’isi ụlọọrụ pati ahụ dị n’Abuja.
Ụlọmgbasaozi Channels TV kwuru na nzukọ ahụ PDP na-akwado inwe ga-abụ na nzuzo.
Ndị isi pati ahụ kpọrọ ya bụ nzukọ iji kpaa maka…
Kaduna: Ndị njem alanso ka aga-enyocha ahụike
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ọdịmma ndị pilgrims nke ndị Alakụba na Kaduna steeti amalitela nyocha ahụike nye ndị njem niile ha chọrọ ka ha ga-eme njem alansọ nke afọ a na Saudi Arabia.
Onye na-ekwuchitere ụlọ ọrụ ahụ, Malam Yunusa Abdullahi, na…
Onye isi ala Tinubu ekelela onye ndu Itsekiri na emume ncheta ọmụmụ ya
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ekenyela Ayirimi Emami, onye isi Itsekiri, onye ọchụnta ego na onye na-ahụ maka ọdịmma mmadụ, na emume ncheta ọmụmụ ya nke iri ise.
Na nkwupụta nke ndị isi oche wepụtara, Onye isi ala toro Emami maka nkwado…
A ga-ebuga Popu Francis na St Peter Basịlịka maka ọha iru uju
A ga-ebuga ahụ Popu Francis na St Peter Basịlịka taa bụ Wenezde ebe ọ ga-edina ka ndị mmadụ were malite iru uju.
Dịka etu emume olile Popu ga-esi aga, Kardịnal Kevin Farrell ga-edu n’ekpere tupu e bupụ ahụ Popu ebe ọ dị na Chapel nke…
Prezidenti Tinubu kelere Ansar UD-Deen President Adeniji Kazeem
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere Barrister Adeniji Kazeem, maka nhọpụta ya dị ka onye isi oche nke Ansar-Ud-Deen Society n'ụwa niile. Onye isi ala Tinubu kọwara mpụta Barrister Kazeem dị ka onye isi otu ndị Alakụba Ansar-ud-Deen dị ka…
IGP na-ahazigharị ndị uwe ojii mkpanaaka
Onye na-ahụ maka ndị uwe ojii na Naijiria bụ IGP Olukayode Egbetokun ekwuputala nhazigharị ngwa ngwa nke ndị uweojii na-ahụ maka ndị uwe ojii (PMF) dịka akụkụ nke mbọ iji mee ka nchekwa dị n'ime ụlọ sie ike na ịkwalite njikere ọrụ.
E…