Browsing Category
Azụmahịa
Ijeri $46 na efunahụla Naịjirịa maka ohi mmanụ.
Ijeri $46 na efunahụla Naịjirịa maka ohi mmanụ.
Onye isi ala Tinubu nwere nchekwube na Naijiria ga-adi mma.
Onye isi ala Tinubu nwere nchekwube na Naijiria ga-adi mma.
Nchọpụta ego ụlọ: Ndị nnọchi anya na-ekwusi ike na AGF, CBN Gọvanọ pụta zara ọnụ ha.
Nchọpụta ego ụlọ: Ndị nnọchi anya na-ekwusi ike na AGF, CBN Gọvanọ pụta zara ọnụ ha.
Ego Enwetara N’ime FCT Ga-Akwado Ọrụ – Minista
Minista na-ahụ maka isi obodo Naijiria, Federal Capital Territory, FCT, bụ Nyesom Wike ekwuputala na ịga n'ihu, ego e nwetara n'ime isi obodo obodo Naijiria ga-abanye na mmezu ọrụ ụfọdụ.
Minista a, mgbe ọ na-ekwu maka ihe ndị dị mkpa…
Blue Economy’ na Naịjirịa.
Blue Economy' na Naịjirịa.Gịnịkwa ga-abụ ọrụ Mịnịsta ga-elekọta ngalaba a?
Minista na-ahụ maka ụgbọ elu na-ekwe nkwa na ya ga-arụ ụru ya nkeoma.
Minista na-ahụ maka ụgbọ elu na-ekwe nkwa na ya ga-arụ ụru ya nkeoma.
Onye isi ala Tinubu ga-eme Naira ọ bụla nke Naijiria na-enweta maka ọrụ Naijiria.
Onye isi ala Tinubu ga-eme Naira ọ bụla nke Naijiria na-enweta maka ọrụ Naijiria.
Azụmahịa Ịdị Mfe : A Ga-Ewepụ Ihe Mgbochi – Onyeisiala Tinubu
Onyeisiala Bola Tinubu emeela ndị na-achụ ego obi isi ike n'ihi ngbanwe akụ na uba nke na-aga n'ihu ga-enweta nkwalite ebe a ga-ewepụ ihe mgbochi niile dị n'ụzọ mmalite na nchịkwa azụmahịa nke ọma na Naijiria.
Ọ na-ekwu na a ga-elekwasị…
Ebonyi: NDE agbapela nkuzi azumahia nke ime obodo afo 2023
Ụlọ ọrụ National Directorate of Employment NDE na Ebonyi State Southeast Nigeria ewepụtala Orientation Ceremony nke 2023 Trainees of Community Based Business Training Scheme na steeti ahụ.
Onye isi NDE bụ Malam Abubaka Nuhu kwupụtara nke…