Ntuliaka Ọkwa Gọvanọ Imo : Labour Party Na-Akwado Achonu
Ndị otu Labour Party (LP) na steeti Imo ekwupụtala Sinetọ Athan Achonu ịzọ ọkwa gọvanọ steeti ahụ n'abalị iri na…
Ntuliaka Gọvanọ: Ụlọikpe Ewepụla Ikpe Sinetọ Adeyemi
Ụlọikpe ukwu gọọmenti etiti dị n'Abuja akagbuola akwụkwọ onye na-azọ ọkwa gọvanọ n'otu paati All Progressives…
Kwado Nkwupụta INEC Maka Mmeri M Na Steeti 21,” Atiku Na-Agwa Tribunal
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke People’s Democratic Party (PDP), Alhaji Atiku Abubakar, arịọla Ụlọikpe Presidential…
Ndị Omebe Iwu Amaala Ụlọ Ọrụ Ọwa Mmiri Aka Mgba Na Ntuziaka Ọhụrụ
Ụlọ ndị nnochite anya akpọkuola njikwa nke National Maritime Administration and Safety Agency (NIMASA) na National…
Gọvanọ Katsina Enyefeela Ndị Omebe Iwu Akwụkwọ Iwu Anọ
Gọvanọ Katsina State, Dikko Radda ezipụla ndị ogbako steeti ahụ, akwụkwọ iwu iji guzobe parastatals atọ na mmezi…
Ndị Agha Ekpochapụla Ndị Omekome Na Zamfara Na Sokoto Steeti
Ndị agha Operation Hadarin Daji ewepụla ndị omekome na Mutuwa, Guda Tudu, Kawar, Dantayawa, Gidan Kare, Mahuta na…
Gọọmentị Akwa Ibom na ‘Innoson’ ejikọọla aka iji nye…
Gọọmentị Akwa Ibom na 'Innoson' ejikọọla aka iji nye 'palliative' maka mwepụ 'subsidy'
Anyị nwere ala maka ndị chọrọ iwu ụlọọrụ – Soludo
Anyị nwere ala maka ndị chọrọ iwu ụlọọrụ - Soludo
Mpaghara Ọwụwa Anyanwụ agaghị eto ma ewepụ Anambra – Alex Otti
Mpaghara Ọwụwa Anyanwụ agaghị eto ma ewepụ Anambra - Alex Otti
Ụlọikpe mba UK na-atụle ịnapụ James Ibori nde nari paundu ọzọ nyeghachi ya Naịjirịa.
Ụlọikpe mba UK na-atụle ịnapụ James Ibori nde nari paundu ọzọ nyeghachi ya Naịjirịa.