NNUKWU IDE MMIRI NA MBA GHANA.
Nnukwu Idei mmiri etochiela ụlọ ọtụtụ mmadụ na mpaghara Tongu na mba Ghana, ma mee ka ọtụtụ ndị mmadụ gbaa ọsọ…
ACCI na-ewepụta mmemme ọzụzụ na injinịa webụ, mmụta maka igwe maka ọdịmma ụmụ akwụkwọ…
ACCI na-ewepụta mmemme ọzụzụ na injinịa webụ, mmụta maka igwe maka ọdịmma ụmụ akwụkwọ Naijiria.Abuja Chamber of…
PDP dọrọ aka ná ntị megide ndi hibere isi n’okpukpe, echiche agbụrụ na steeti Nasarawa.
Ndi otu PDP na steeti Nasarawa adọọla ndị steeti ahụ aka na ntị megide ihibe isi n’echiche okpukperechi na agbụrụ…
Onye isi ala Tinubu kwadoro okporo ụzọ di nari iri abụọ na isi 260 maka ndozi.
Onye isi ala Tinubu kwadoro okporo ụzọ di nari iri abụọ na isi 260 maka ndozi .
Onyeisiala Tinubu Ahọpụtala Onyeisi EFCC Ọhụrụ
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu akwadola nhọpụta nke Mazi Ola Olukoyede ka ọ bụrụ onye isi oche nke Economic and…
A tụọla otu ọchịagha nga afo asaa maka izupu ego
Ụlọikpe ndị agha pụrụiche amaala otu ọchịagha ikpe maka izupu ego ruru ijeri naira atọ (3bn).
Ọchịagha Umaru…
Iju mmiri: Onye isi ala Tinubu na-eduzi ihe ozugbo
N'ịbụ onye mkpa ka ọ kwụsịlata oke nsogbu ide mmiri na-abịa n'ofe mba ahụ, Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu eduzila…
Pope akpọọla ụkọchukwu ụka Katọlik na Gaza, kasie ya obi dịka ọgụ ka na-ada
Pope Francis akpọọla ụkọchukwu na-elekọta ndị ụka Katọlik na Gaza bụ ụkọchukwu Gabriel Romanelli iji kasie ya obi…
Gọọmenti Kwara na-adụ ndị bi ebe ahụ ọdụ ka ha leghara asịrị ọjọọ na ọgwụ mgbochi anya
Gọọmenti Kwara dị na Ilorin dụrụ ndị bi ọdụ ka ha leghara asịrị ọjọọ ndị e bu n’obi kee ndị mmadụ na-atụkwasịghị…
Gọọmentị Naijiria ga-enye ego maka ọtụtụ ụlọ ọrụ ahụike
Gọọmenti etiti Naijiria na-ekwu na ọ ga-etinye ego n'ụlọ ọrụ ahụike izizi 8000 site na Fund Basic Health Care…