Ndị nhazi akagbuola MTV(EMAs) maka agha na-aga n’iru na Gaza.
Nsogbu Israel na Palestine emela ka ndị nhazi kagbuo MTV(EMAs)
Onyeisiala China,Xi kwuru na China dị njikere ime ka mmekọrịta ya na Pakistan sikwuo…
Onyeisiala China,Xi kwuru na China dị njikere ime ka mmekọrịta ya na Pakistan sikwuo ike.China bụ nnukwu ebumnobi…
Nhọpụta ọhụrụ nke onye isi ụlọ ọrụ ụlọ akụ mmeputa.
Onye isi ala Naijiria bụ Bola Tinubu akwadola nhọpụta Dr. Olasupo Olusi ka ọ bụrụ onye isi nchịkwa nke ụlọ ọrụ …
Gọvanọ steeti Niger kelere onyeisioche VON ahọpụtara nke a na nso nso.
Gọvanọ Bago kwuputara nchekwube ya na onye isi oche ọhụrụ nke VON ga-eweta mpako na steeti Niger na Nigeria dum.
Naijiria Nyere Ekele Maka Nkwado UK Na Nchekwa, Ọchịchị
Mịnịsta na-ahụ maka ndị uwe ojii, Sinetọ Ibrahim Gaidam kelere gọọmentị United Kingdom maka nkwado na mmekorita…
Sineti kwadoro Olukoyede ka ọ bụrụ onyeisi EFCC
Ụlọomeiwu Naijiria kwadoro nhọpụta Mazi Ola Olukoyede na Muhammed Hassan Hammajoda dịka onyeisi oche na odeakwụkwọ…
Ndị omebe iwu Sineti na-akpọ oku maka steeti ihe mberede na ịṅụ ọgwụ ọjọọ
N'ịbụ ndị na-echegbu onwe ha maka oke iji ọgwụ ọjọọ eme ihe na mba ahụ, ndị Sineti Nigeria agwala Gọọmenti etiti ka…
Onye isi ala Tinubu ewepụtala nzukọ FEC nke abụọ maka Mọnde, abali irina isii nke onwa…
Onye isi ala Naijiria, Bola Tinubu ga-eme n'ụbọchị Mọnde, abalị iri na isii n'ọnwa Ọktoba, kpọkọta ọgbakọ nke abụọ…
Onye osote onye isi ala Naijiria rutere China
Osote onye isi ala Naijiria, Kashim Shettima abịala na Beijing, China na nleta ọrụ na mba Eshia.Onye osote onye isi…
Onye isi ala Tinubu ṅụrụ iyi na ndị minista atọ ọzọ
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ewepụtala ndị minista atọ ndị ụlọomeiwu sinetọ wepụrụ na nso nso a.
Ndị ewepụtara…