Diri ekelela ndị Bayelsa maka mmeri ya
Aka na-achị Bayelsa Steeti bụ Douye Diri ekelela Chineke na ndị Bayelsa maka mmeri ya na ntuliaka ọkwa Gọvanọ…
Gọvanọ Ebonyi steeti, ndị ọzọ ga-aga izu ụka
Gọvanọ Ebonyi Steeti, Mazzi. Francis Nwifuru, na onye isi oche nke otu ndị nta akụkọ Naijiria (NUJ), Chief Chris…
A malitela ngụkọ mpụtara ntulaiak Gọvanọ Bayelsa ọzọ
Ngalaba na-ahazi ntuliaka na Naijiria bụ Inec n'ịchafụ amalitela mkpọpụta mpụtara ntuliaka e mere na Bayelsa steeti…
Mkpakọrịta na -achọta ndu ohuru na Oyo State
Ndị ọrụ ugbo na-emekọ ihe bụ Action nke Nigeria (AFAN), Isi nke Okésị Ọchịchị, na-adịbeghị anya iji kwado usoro…
Minista na-ekwe nkwa ileba anya na nsogbu ụlọ obibi
Minista nke ụlọ na Urban, Ahmed mla dagiwa adabala na iwepu ihe mgbochi na-eme ka uto ụlọ, ọkachasị usoro nchịkwa…
Pope achụọla otu Bishọpụ n’ọrụ
Onyeisi ụka Katọlịk bụ Pope Francis achuola otu Bishọpụ a n’ọrụ maka ikwugide nhazia=gharị ụfọdụ Popu na-eme.…
A chụọla ‘Home Secretary’ nke mba Briten , Suella Braverman n’ọrụ
Praim Minista mba Briten bụ Rishi Sunak achụọla Suella Braverman bụ Mịnịsta na-ahụ maka ihe na-eme n'ụlọ.
Nke a…
A maala pastọ nwe ụlọụka ebe ndị otu ya ji agụụ kwụgbu onwe ikpe
Pastọ Paul Mackenzie na-agbasa ozioma na-ekwugide ịgba ọkwụ mgbochi, ụmụaka ịga akwụkwọ na nkuzi ndị ọzọ megidere…
Anyị ga-agbagha mmeri Uzodimma n’ụlọikpe – Ndị LP nke Imo steeti
Otu Labour Party n'Imo steeti eforola ntutu taa na ha ga-agbagha mmeri Hope Uzodimma nke APC n'ụlọikpe.…
ICPC anwụchiela mmadụ isii zụrụ vootu ndị mmadụ n’Imo steeti
Ndị ọrụ Independent Corrupt Practices Commission bụ ICPC n'ịchafụ ekwuola na ha anwụchiela mmadụ isii zụrụ vootu…