Osote onye na-ekwuru ụlọ nnọchite anya na-akpọ oku maka imekọ ihe n’ijikọ oghere…
Onye osote onye na-ekwuchitere ụlọ omebe iwu bụ, Benjamin Kalu, ekwupụtala mkpa ọ dị ngwa ngwa maka mmekorita…
Gọvanọ Kebbi amalitela njem ekele
Aka na-achị Steeti Kebbi bụ Dọkịnta Nasir Idris ebidola njem nlegharị anya na steeti niile na mpaghara ọchịchị ime…
Donald Trump aṅụọla iyi ịkwụsị ụmụaka mba ọzọ a mụrụ n’Amerịka ịbụ nwafọ
Donald Trump ahọpụtara dịka onyeisiala mba Amerịka ekwuola na ọ ga-agbaghara ndị ahụ so mee ngagharịiwe n’ụlọomeiwu…
Onyeisiala Tinubu ekeleela John Mahama dika owetara mmeri na ntuliaka mba Ghana
Onyeisiala Naịjirịa bụ,Bola Tinubu ekeleela John Dramani Mahama nke pati (NDC) na mmeri ya na ntuliaka ọkwa…
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu emeela ka iwu ụtụ isi nke o meziri dị na mmasị ndị ala…
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu emeela ka iwu ụtụ isi nke o meziri dị na mmasị ndị ala Naijiria.
Goodluck Jonathan onye bụbu onye isi ala Naijiria, a gwala ndị Ghana ka ha hụ na…
Goodluck Jonathan onye bụbu onye isi ala Naijiria, a gwala ndị Ghana ka ha hụ na ntuliaka ha ga-aga n'ụzọ udo.
Onye isi ala Bola Tinubu laghachiri Abuja.
Njem ofesi:Onye isi ala Bola Tinubu laghachiri Abuja.
INEC Ebusaala Ngwongwo Ntuliaka Kachasị Mkpa N’Ondo Steeti
Ụlọ ọrụ ntụliaka Naijiria bụ Independent National Electoral Commission (INEC), ekesaala ngwongwo e ji-eme ntụliaka…
Nwunye Onyeisiala Eruela Ụju Onye Isi Ndị Agha Nwụrụ Anwụ Ma Letakwa Ezinaụlọ Ya.
Nwunye onye isi ala Naijiria, Oluremi Tinubu egosipụtala obi mwute dị ukwuu maka ọnwụ nke onye bụbu onye isi ndị…
Osote Onyeisiala Ewepụtala Kansụl Nlekọta Iju Mmiri Na Mbize
Osote onye isi ala Naijiria bụ Kashim Shettima ewepụtala otu kansụl na-ahụ maka idei mmiri, mbuze, ụkọ mmiri ozuzo…