Onyeisiala agawala Tanzania maka ọgbakọ African Energy Summit
Onyeisiala bu,Bola Tinubu agawala mba Tanzania maka ọgbakọ African Energy Summit a ga-eme n’isi obodo ahụ bụ Dar es…
Onyeisiala Tinubu Ekeleela Akwụkwọ Akụkọ ThisDay Maka Agbamafọ Afọ Iri Atọ
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ekeleela ndị njikwa na ndị ọrụ akwụkwọ akụkọ THISDAY maka agbamafọ iri atọ.
N'ozi…
Naijiria Akwadola Mmụba Ọnụ Ego Ozi Ekwentị
Ụlọọrụ na-ahụ maka mgbasa ozi Naijiria (NCC) akwadola arịrịọ sitere n'aka Mobile Network Operators (MNOs) ka ha…
Naijiria Ewusiela Mmekọrịta Ya Na United Arab Emirates Ike
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ekwupụtala nkwa Naijiria imesi mmekọrịta ya na United Arab Emirates (UAE) ike,…
Onyeisiala Ezutela Osote Odeakwụkwọ UN
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ezutela osote odeakwụkwọ ukwu nke United Nations, Amina Mohammed, bụ onye…
Onyeisiala Ekeleela Aide-de-Camp Maka Mbulielu N’Ọkwa
Onyeisiala Bola Tinubu ekeleela onye enyemaka ya Aide-de-Camp bụ ADC, n'aha mkpirisi, Col. Nurudeen Alowonle Yusuf,…
Ghana: Mahama meriri, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Bawumia kwetara na e meriri ya
Onye osote onye isi ala Ghana na onye ndọrọndọrọ pati na-achị achị, Mahamudu Bawumia, kwetara mmeri Sọnde n'aka…
Kpachara anya maka mmanya adịgboroja, NAFDAC dọrọ ndị Naijiria aka na ntị
Onye isi ụlọ ọrụ NAFDAC bụ Prof. Moji Adeyeye, adọọla ndị Naijiria aka na ntị ka ha ghara iri ihe ọṅụṅụ adịgboroja…
NGO enyela ihe enyemaka n’ụlọọgwụ mgbaka-isi na Yaba
Òtù Na-abụghị nke Gọọmenti (NGO), Progressive Mind International Foundation enyela ndị ọrịa ihe oriri, ihe enyemaka…