Afọ ole ka nwata kwesịrị iru tupu e nyewe ya ọgwụ ụkwara?
Akụkọ dị icheiche apụtala n'ọdị nso a na mba ụwa dị icheiche gbasara etu ahụike ụmụaka si kawanye njọ dịka ha…
Burna Boy ga-agu egwu na mmemme ‘Lagos Loves Damini’
Onye oti egwu eji Burna Boy mara ga-eti egwu na mmemme 'Lagos Loves Damini' n’aabali mbu nke onwa Jenụwarị,afo 2023…
Ala ọmajiji egbuola mmadụ abụọ, kpasasịa igwe oku na California
Mmadụ abụọ nwụrụ ma ọ dịkarịa ala iri na abụọ ndị ọzọ merụrụ ahụ mgbe oke oke ala ọmajiji dị 6.4 dara oke osimiri…
Zelenskiy gara US, ka oga zute Biden
Onye isi ala Ukraine Volodymyr Zelenskiy na-aga United States iji zute Onye isi ala Joe Biden wee gwa Congress okwu…
Gọọmenti Kogi steeti chọro ka etininyekwuo ego maka ngalaba ugbo
Ndị na-ahụ maka ndị ọrụ ugbo obere n’ala Naijiria, ActionAid, kọmitii mmefu ego na Kogi, akpọkuola Gọọmenti Kogi…
Elon Musk ga-agbada dị ka onye isi Twitter
Billionaire Elon Musk ekwuola na ya ga-agbada dị ka onye isi ụlọ ọrụ Twitter Inc ozugbo ọ chọtara onye ga-anọchi…
Saudi akwụghachila Naijiria ihe karịrị otu nde naira maka ọrụ adịghị mma
Ụlọ ọrụ National Hajj Commission of Nigeria, (NAHCON) enwetala ego ruru puku narị ise na iri anọ na abụọ, Riyal…
Onye isi ụlọ omebe iwu Taraba steeti, Kunini agbaala arụkwaghịm
Onye isi oche ndị omeiwu nke Taraba State House of Assembly, Right Honorable Joseph Albasu Kunini na Wednesde…
Onyeisiala Buhari enyefela iwu ego ọhụrụ iji kwado Budget 2023
Onye isi ala Naijiria, Muhammadu Buhari enyefela iwu gbasara ego ọhụrụ, 2022 n'ụlọ ndị omebe iwu.…
“Ọ bụghị gọomentị Abia steeti kwesiri ịkwụ ndị dọkịta ABSUTH ụgwọ”
Otu jikọrọ ndị dọkịnta ekwuola na ha ga-aga abụbụọrụ n'ebe na Naịjirịa niile maọbụrụ na gọọmentị Abia steeti…