Ntuliaka Ndị Omebeiwu: Gọvanọ Osun Steeti Ekwupụtala Fraịdee Dịka Ụbọchị Ezumike.
Gọvanọ Osun steeti, Sinetọ Ademola Adeleke ewepụtala ezumike ọha n'ụbọchị Fraide tupu ha eruo nhọpụta ụlọ omebe iwu…
Onyeisiala Buhari Akatọọla Mwakpo Ọhụrụ E Mere Na Kaduna Steeti
Onyeisiala Muhammadu Buhari akpọọla ya ihe na-awụ akpaata oyi n'ahụ, nloghachi mwakpo ndị na-eyi ọha egwu na igbu…
Mba iri ise na ise na-nwe ụkọ ndị ọrụ ahụike ihu – Onye isi WHO
Òtù Ahụ Ike mba Ụwa (WHO) ekwuola na mba iri ato na asaa dị n'Afrịka na-eche ụkọ ndị ọrụ ahụike ihu na mba iri ise…
Gọvanọ Nasarawa na-arịọ ndị mmadụ ka ha nabata akwụkwọ naira ochie
Gọvanọ Nasarawa steeti bụ Abdullahi Sule akpọkuola ndị steeti ahụ ka ha gaa n'ihu na-anata akwụkwọ nde narị narị…
N200 ochie, N500, N1,000 ka dị n’iwu – CBN
Ụlọ akụ etiti bụ,Central Bank of Nigeria (CBN) na-ekwu na N200 ochie, N500 na N1,000 akwụkwọ ego na-anọgide…
Ọtụtụ mmadu anwụọla na ihe mberede oke ifufe na mmiri ozuzo na Malawi
Ọnụọgụgụ ndị nwụrụla n'ihe mberede oke ifufe na mmiri ozuzo nke mere na mba Malawi na ngwụcha izuụka gara aga…
Joshua ka nwere ike ịlaghachi azụ ka Onye nkwalite kwuru
Onye nkwalite Anthony Joshua bụ, Eddie Hearn, na-ekweta na onye bụbu onye mmeri dị n'otu arọ efu efuola ụfọdụ…
Akwụkwọ Ego N200 N500 N1000 Ochie Ka Dị Ire – CBN
Ụlọ akụ etiti bụ Central Bank of Nigeria (CBN) ekwuola na akwụkwọ ego N200, N500 na N1,000) ochie ga-adịgide ire…
CBN ajuola akụkọ banyere nkata megide onye isi ala ọhụrụ
Ụlọ akụ etiti Naịjirịa kwuru na ọ naghị etinye aka na ndọrọndọrọ ọchịchị pati ma kọwapụta akụkọ e bipụtara…
Onyeisiala Buhari na-eru uju maka nwanyị mbụ bụ Senator
Onyeisiala Naijiria bụ Muhammadu Buhari adọọla ndị ezinaụlọ, ndị enyi na ndị otu Senator Franca Afegbua, bụ nwanyị…